2 Ihe E Mere 24:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A gwakwara ndị Juda niile na ndị niile bi na Jeruselem ka ha tụọrọ Jehova ụtụ dị nsọ,+ otú Mosis ohu ezi Chineke gwara ndị Izrel n’ala ịkpa ka ha na-eme. Matiu 17:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe ha bịarutere Kapaniọm, ụmụ nwoke ndị na-anakọta ụtụ mkpụrụ ego drakma abụọ* bịakwutere Pita, sị ya: “Onye ozizi unu ọ̀ na-atụ ụtụ isi?”+
9 A gwakwara ndị Juda niile na ndị niile bi na Jeruselem ka ha tụọrọ Jehova ụtụ dị nsọ,+ otú Mosis ohu ezi Chineke gwara ndị Izrel n’ala ịkpa ka ha na-eme.
24 Mgbe ha bịarutere Kapaniọm, ụmụ nwoke ndị na-anakọta ụtụ mkpụrụ ego drakma abụọ* bịakwutere Pita, sị ya: “Onye ozizi unu ọ̀ na-atụ ụtụ isi?”+