Ọpụpụ 37:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 O mekwara mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ+ na insens na-esi ísì ọma a na-agwaghị ihe ọ bụla,+ nke a gwakọtara nke ọma.* 1 Ndị Eze 1:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Zedọk onye nchụàjà gakwara n’ụlọikwuu+ wepụta mpi mmanụ+ ma tee Solomọn mmanụ.+ Ha malitekwara ịfụ opi, mmadụ niile ana-eti mkpu, sị: “Eze Solomọn ga-adị ogologo ndụ!” Abụ Ọma 89:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ahọrọla m Devid ohu m.+ Ejirila m mmanụ m dị nsọ tee ya mmanụ.+
29 O mekwara mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ+ na insens na-esi ísì ọma a na-agwaghị ihe ọ bụla,+ nke a gwakọtara nke ọma.*
39 Zedọk onye nchụàjà gakwara n’ụlọikwuu+ wepụta mpi mmanụ+ ma tee Solomọn mmanụ.+ Ha malitekwara ịfụ opi, mmadụ niile ana-eti mkpu, sị: “Eze Solomọn ga-adị ogologo ndụ!”