1 Ndị Kọrịnt 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu ekperela arụsị otú ụfọdụ n’ime ha kpeere. E dere gbasara ha, sị: “Ndị Izrel nọdụrụ ala riwe ihe ma ṅụwa mmanya. Ha biliziri kporiwe ndụ.”+
7 Unu ekperela arụsị otú ụfọdụ n’ime ha kpeere. E dere gbasara ha, sị: “Ndị Izrel nọdụrụ ala riwe ihe ma ṅụwa mmanya. Ha biliziri kporiwe ndụ.”+