-
Diuterọnọmi 9:18, 19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 M makpuuru ala n’ihu Jehova ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị, otú m mere na mbụ. Erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri+ n’ihi mmehie niile unu mere mgbe unu mere ihe ọjọọ n’anya Jehova ma kpasuo ya iwe. 19 N’ihi na egwu tụrụ m maka nnukwu iwe Jehova wesara unu,+ nke na ọ chọdịrị ịla unu n’iyi.+ Ma, Jehova gekwara m ntị n’oge ahụ.
-