Ọpụpụ 32:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 N’ime oge a, ndị Izrel hụrụ na Mosis anọteela aka n’ugwu ahụ, ọ gbadatabeghịkwa.+ Ha wee zukọta n’ebe Erọn nọ, sị ya: “Meere anyị chi ga na-edu anyị,+ n’ihi na anyị amaghị ihe mere Mosis a, onye si n’Ijipt dupụta anyị.” Ọrụ Ndịozi 7:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ha sịrị Erọn: ‘Meere anyị chi ga na-edu anyị, n’ihi na anyị amaghị ihe mere Mosis a, onye si n’Ijipt dupụta anyị.’+
32 N’ime oge a, ndị Izrel hụrụ na Mosis anọteela aka n’ugwu ahụ, ọ gbadatabeghịkwa.+ Ha wee zukọta n’ebe Erọn nọ, sị ya: “Meere anyị chi ga na-edu anyị,+ n’ihi na anyị amaghị ihe mere Mosis a, onye si n’Ijipt dupụta anyị.”
40 Ha sịrị Erọn: ‘Meere anyị chi ga na-edu anyị, n’ihi na anyị amaghị ihe mere Mosis a, onye si n’Ijipt dupụta anyị.’+