-
Ọnụ Ọgụgụ 16:47Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
47 Erọn weere ya ozugbo otú Mosis kwuru, gbara ọsọ gbaba n’etiti ọgbakọ ahụ, ya abụrụ na ọrịa ọjọọ ahụ arịawala ndị Izrel. O wee tụkwasị insens n’ihe ahụ e ji amụ insens malite ikpuchiri ha mmehie ha.
-