Ọpụpụ 19:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova wee gbadata n’Ugwu Saịnaị, n’elu ugwu ahụ. Jehova kpọrọ Mosis ka ọ bịa n’elu ugwu ahụ, Mosis agbagoro.+ Ọpụpụ 24:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova wee sị Mosis: “Gbagote n’ugwu bịakwute m, nọrọkwa na ya. M ga-enye gị mbadamba nkume ndị m ga-edere ha iwu na ntụziaka m chọrọ ka ha na-eso.”+
20 Jehova wee gbadata n’Ugwu Saịnaị, n’elu ugwu ahụ. Jehova kpọrọ Mosis ka ọ bịa n’elu ugwu ahụ, Mosis agbagoro.+
12 Jehova wee sị Mosis: “Gbagote n’ugwu bịakwute m, nọrọkwa na ya. M ga-enye gị mbadamba nkume ndị m ga-edere ha iwu na ntụziaka m chọrọ ka ha na-eso.”+