4 M kpere ekpere ma kwupụtara Jehova bụ́ Chineke m mmehie m. M sịrị ya:
“Jehova bụ́ ezi Chineke, Onye ukwu na Chineke e kwesịrị ịtụ egwu, onye na-anaghị emebi ọgbụgba ndụ ya na ndị hụrụ ya n’anya na ndị na-edebe iwu ya+ gbara, onye na-egosikwa ha na ọ hụrụ ha n’anya,+