Ọpụpụ 32:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Ahụla m na ndị a bụ ndị isi ike.*+ Ọpụpụ 33:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gawanụ n’ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ Ma agaghị m eso unu gaa n’ihi na unu bụ ndị isi ike,*+ m nwekwara ike ibibi unu n’ụzọ.”+
3 Gawanụ n’ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ Ma agaghị m eso unu gaa n’ihi na unu bụ ndị isi ike,*+ m nwekwara ike ibibi unu n’ụzọ.”+