-
Diuterọnọmi 12:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 “Lezienụ anya ka unu na-erube isi n’ihe a niile m na-enye unu n’iwu, ka ihe wee na-agaziri unu na ụmụ unu ndị ga-anọchi unu maka na unu na-eme ihe dị mma na ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.
-