Ọpụpụ 32:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’egbughị oge, ha ahapụla iwu m nyere ha ka ha na-edebe.+ Ha emeerela onwe ha nwa ehi,* ha na-akpọkwara ya isiala ma na-achụrụ ya àjà, na-asị, ‘Ndị Izrel, ihe a bụ Chi anyị, onye dupụtara anyị n’Ijipt.’” Levitikọs 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu efela chi na-abaghị uru.+ Unu emekwarala onwe unu chi a kpụrụ akpụ.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
8 N’egbughị oge, ha ahapụla iwu m nyere ha ka ha na-edebe.+ Ha emeerela onwe ha nwa ehi,* ha na-akpọkwara ya isiala ma na-achụrụ ya àjà, na-asị, ‘Ndị Izrel, ihe a bụ Chi anyị, onye dupụtara anyị n’Ijipt.’”
4 Unu efela chi na-abaghị uru.+ Unu emekwarala onwe unu chi a kpụrụ akpụ.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.