Ọpụpụ 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova wee wesa Mosis ezigbo iwe ma sị ya: “Oleekwanụ maka Erọn nwanne gị+ onye Livaị? Ama m na ọ na-ekwu okwu nke ọma. Ọ na-abịakwa izute gị. Mgbe ọ ga-ahụ gị, obi ga-adị ya ụtọ.+
14 Jehova wee wesa Mosis ezigbo iwe ma sị ya: “Oleekwanụ maka Erọn nwanne gị+ onye Livaị? Ama m na ọ na-ekwu okwu nke ọma. Ọ na-abịakwa izute gị. Mgbe ọ ga-ahụ gị, obi ga-adị ya ụtọ.+