Ọpụpụ 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ahapụkwala nke ọ bụla n’ime ya ruo ụtụtụ, kama unu ga-akpọ ihe ọ bụla dịruru ụtụtụ ọkụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 9:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ gaghị ahapụ ihe ọ bụla n’ime ya ruo ụtụtụ.+ Ọ gaghịkwa agbaji ọkpụkpụ ya ọ bụla.+ Ọ ga-akwadebe ya otú e nyere n’iwu ka e si na-akwadebe Ememme Ngabiga.
12 Ọ gaghị ahapụ ihe ọ bụla n’ime ya ruo ụtụtụ.+ Ọ gaghịkwa agbaji ọkpụkpụ ya ọ bụla.+ Ọ ga-akwadebe ya otú e nyere n’iwu ka e si na-akwadebe Ememme Ngabiga.