Ọpụpụ 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mosis wee buru ọbara ahụ fesa ha+ ma sị: “Ihe a bụ ọbara ọgbụgba ndụ unu na Jehova gbara. Ihe ndị ha na ọgbụgba ndụ a so bụ ihe niile a unu nụrụ.”+ Diuterọnọmi 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O wee gwa unu banyere ọgbụgba ndụ unu na ya,+ nke o nyere unu iwu ka unu na-edebe, ya bụ, Iwu Iri ahụ.*+ Mgbe e mechara, o dere ha ná mbadamba nkume abụọ.+
8 Mosis wee buru ọbara ahụ fesa ha+ ma sị: “Ihe a bụ ọbara ọgbụgba ndụ unu na Jehova gbara. Ihe ndị ha na ọgbụgba ndụ a so bụ ihe niile a unu nụrụ.”+
13 O wee gwa unu banyere ọgbụgba ndụ unu na ya,+ nke o nyere unu iwu ka unu na-edebe, ya bụ, Iwu Iri ahụ.*+ Mgbe e mechara, o dere ha ná mbadamba nkume abụọ.+