Diuterọnọmi 27:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Geenụ ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu, meenụ ihe ndị o nyere n’iwu,+ sorokwanụ ntụziaka ya ndị m na-enye unu n’iwu taa.”
10 Geenụ ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu, meenụ ihe ndị o nyere n’iwu,+ sorokwanụ ntụziaka ya ndị m na-enye unu n’iwu taa.”