Ọpụpụ 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ sịrị Mosis: “Ọ bụrụ na ha ekwetaghị ihe i kwuru ma ọ bụ ghara ikweta ihe àmà mbụ ahụ, ha ga-ekweta ihe àmà+ nke abụọ.
8 Ọ sịrị Mosis: “Ọ bụrụ na ha ekwetaghị ihe i kwuru ma ọ bụ ghara ikweta ihe àmà mbụ ahụ, ha ga-ekweta ihe àmà+ nke abụọ.