Ọpụpụ 27:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ị ga-arụ bọket a ga-eji na-ekpopụ ntụ ya,* rụọkwa shọvel, efere, ndụdụ, na ihe ndị e ji agụnye ọkụ. Ị ga-ejikwa ọla kọpa rụọ arịa ya niile.+ Levitikọs 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ ga-ewepụ akpa nri ya, tụpụsịa ábụ́bà* ya ma wụsa ha n’akụkụ ebe ịchụàjà, n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ebe a na-ekposa ntụ.*+
3 Ị ga-arụ bọket a ga-eji na-ekpopụ ntụ ya,* rụọkwa shọvel, efere, ndụdụ, na ihe ndị e ji agụnye ọkụ. Ị ga-ejikwa ọla kọpa rụọ arịa ya niile.+
16 Ọ ga-ewepụ akpa nri ya, tụpụsịa ábụ́bà* ya ma wụsa ha n’akụkụ ebe ịchụàjà, n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ebe a na-ekposa ntụ.*+