Levitikọs 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụ Erọn ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, n’elu anụ e ji chụọ àjà a na-esu ọkụ nke dị n’elu nkụ e sonyere n’ọkụ.+ Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+ Levitikọs 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Onye nchụàjà ga-esu ha ọkụ n’ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ihe oriri.* Ọ bụ àjà na-esi ísì ọma* a na-esu ọkụ. Ọ bụ Jehova nwe abụba niile.+
5 Ụmụ Erọn ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, n’elu anụ e ji chụọ àjà a na-esu ọkụ nke dị n’elu nkụ e sonyere n’ọkụ.+ Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+
16 Onye nchụàjà ga-esu ha ọkụ n’ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ihe oriri.* Ọ bụ àjà na-esi ísì ọma* a na-esu ọkụ. Ọ bụ Jehova nwe abụba niile.+