Levitikọs 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “‘Ọ bụrụ na onye nchụàjà e tere mmanụ*+ emehie+ wee mee ka ikpe ma ndị Izrel, ọ ga-ewetara Jehova oké ehi ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere.+
3 “‘Ọ bụrụ na onye nchụàjà e tere mmanụ*+ emehie+ wee mee ka ikpe ma ndị Izrel, ọ ga-ewetara Jehova oké ehi ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere.+