-
Ọnụ Ọgụgụ 5:25, 26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Onye nchụàjà ga-eburu àjà ọka ekworo+ ahụ n’aka nwaanyị ahụ ma fegharịa ya n’ihu Jehova. Ọ ga-ewetakwa ya nso n’ebe ịchụàjà. 26 Onye nchụàjà ga-ekporo àjà ọka ga-eju ọbụ aka ya ka ọ bụrụ ihe nọchiri anya àjà e wetara. Ọ ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà.+ Ọ ga-emezi ka nwaanyị ahụ ṅụọ mmiri ahụ.
-