Levitikọs 6:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Nye Erọn na ụmụ ya ndị nwoke iwu, sị, ‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà a na-esu ọkụ:+ Anụ e ji achụ àjà a na-esu ọkụ ga-adị n’ekwú ebe ịchụàjà abalị niile ruo ụtụtụ. A ga-emekwa ka ọkụ na-enwu n’ebe ịchụàjà.
9 “Nye Erọn na ụmụ ya ndị nwoke iwu, sị, ‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà a na-esu ọkụ:+ Anụ e ji achụ àjà a na-esu ọkụ ga-adị n’ekwú ebe ịchụàjà abalị niile ruo ụtụtụ. A ga-emekwa ka ọkụ na-enwu n’ebe ịchụàjà.