14 “Onye aghụghọ nke nwere anụmanụ ahụ́ dị mma bụ́ oké n’ìgwè anụ ya, ma ya ekwe nkwa ma jiri nke ahụ́ na-adịghị mma chụọrọ Jehova àjà, a ga-abụ ya ọnụ. N’ihi na abụ m Eze ukwu,+ aha m ga-adịkwa egwu ná mba niile.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.