Ọnụ Ọgụgụ 28:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “‘Ma n’Ụbọchị Izu Ike,+ a ga-eji ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, chụọ àjà, ha na ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ka ọ bụrụ àjà ọka, ya na àjà mmanya ya na ya na-agakọ.
9 “‘Ma n’Ụbọchị Izu Ike,+ a ga-eji ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, chụọ àjà, ha na ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ka ọ bụrụ àjà ọka, ya na àjà mmanya ya na ya na-agakọ.