Levitikọs 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà ọka:+ Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke ga na-eweta ya n’ihu Jehova, n’ihu ebe ịchụàjà. Levitikọs 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 A gaghị etinye ya ihe na-eko achịcha.+ Enyela m ha ya ka ọ bụrụ òkè ha nke si n’àjà e suru ọkụ+ a chụụrụ m. Ọ bụ ihe kacha nsọ,+ dị ka àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma.
14 “‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà ọka:+ Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke ga na-eweta ya n’ihu Jehova, n’ihu ebe ịchụàjà.
17 A gaghị etinye ya ihe na-eko achịcha.+ Enyela m ha ya ka ọ bụrụ òkè ha nke si n’àjà e suru ọkụ+ a chụụrụ m. Ọ bụ ihe kacha nsọ,+ dị ka àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma.