Ezikiel 44:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “‘Ha ga na-akụziri ndị m ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe nkịtị. Ha ga-emekwa ka ha mara ihe dị iche n’ihe na-adịghị ọcha na ihe dị ọcha.+
23 “‘Ha ga na-akụziri ndị m ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe nkịtị. Ha ga-emekwa ka ha mara ihe dị iche n’ihe na-adịghị ọcha na ihe dị ọcha.+