Ezikiel 43:23, 24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “‘I mechaa ka ebe ịchụàjà ahụ dị ọcha, ị ga-esi n’ìgwè ehi kpụta obere oké ehi ahụ́ dị mma, sikwa n’ìgwè atụrụ kpụta ebule ahụ́ dị mma. 24 Ị ga-akpụta ha n’ihu Jehova. Ndị nchụàjà ga-efesakwa ha nnu+ ma were ha chụọrọ Jehova àjà a na-esucha ọkụ.
23 “‘I mechaa ka ebe ịchụàjà ahụ dị ọcha, ị ga-esi n’ìgwè ehi kpụta obere oké ehi ahụ́ dị mma, sikwa n’ìgwè atụrụ kpụta ebule ahụ́ dị mma. 24 Ị ga-akpụta ha n’ihu Jehova. Ndị nchụàjà ga-efesakwa ha nnu+ ma were ha chụọrọ Jehova àjà a na-esucha ọkụ.