16 Ị ga-emekwa Ememme Owuwe Ihe Ubi* nke mkpụrụ mbụ kara aka ị rụtara ná mkpụrụ ị ghara n’ubi.+ Ị ga-emekwa Ememme Ịchịkọbata Ihe* ná ngwụcha afọ, mgbe i si n’ubi na-ewebata ihe ị rụtara.+
26 “‘N’ụbọchị ememme mkpụrụ mbụ kara aka,+ mgbe unu na-ewetara Jehova àjà ọka ọhụrụ,+ unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ n’oge ememme izu unu.+ Unu arụla ọrụ ọ bụla siri ike.+