-
Levitikọs 14:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 “Onye ahụ nke na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha ga-asụ uwe ya, kpụọ ntutu niile na ajị niile dị ya n’ahụ́ ma jiri mmiri saa ahụ́. Ọ ga-adịzi ọcha. E mechaa, ọ ga-abata n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu. Ma, ọ gaghị abanye n’ụlọikwuu ya ruo ụbọchị asaa.
-