25 Unu ga-ama ihe dị iche n’anụ dị ọcha na anụ na-adịghị ọcha, marakwa ihe dị iche ná nnụnụ na-adịghị ọcha na nnụnụ dị ọcha.+ Unu ejikwala anụmanụ ma ọ bụ nnụnụ ma ọ bụ ihe ọ bụla na-arịgharị n’ala merụọ onwe unu, ya bụ, anụ niile m gwara unu ka unu were ka anụ ndị na-adịghị ọcha.+