Ọpụpụ 28:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 “Ị ga-eji ezigbo eri linin kpaa uwe mwụda ahụ pụrụ iche,* jiri ezigbo eri linin kpaa ákwà isi, kpaakwa ákwà a na-eke n’úkwù.+
39 “Ị ga-eji ezigbo eri linin kpaa uwe mwụda ahụ pụrụ iche,* jiri ezigbo eri linin kpaa ákwà isi, kpaakwa ákwà a na-eke n’úkwù.+