Abụ Ọma 103:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Otú ọwụwa anyanwụ si dị ezigbo anya n’ọdịda anyanwụBụkwa otú o wepụrụ mmehie anyị ka ọ dị ezigbo anya n’ebe anyị nọ.+ Ndị Hibru 13:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụkwa ya mere Jizọs ji taa ahụhụ n’azụ obodo*+ ka o wee jiri ọbara ya mee ka ndị mmadụ dị nsọ.+
12 Otú ọwụwa anyanwụ si dị ezigbo anya n’ọdịda anyanwụBụkwa otú o wepụrụ mmehie anyị ka ọ dị ezigbo anya n’ebe anyị nọ.+