Levitikọs 8:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Unu agaghị esi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute pụọ ruo ụbọchị asaa, ruo mgbe ụbọchị ole e ji ahọpụta unu zuru, n’ihi na ọ bụ ụbọchị asaa ka a ga-eji mee unu ndị nchụàjà.+
33 Unu agaghị esi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute pụọ ruo ụbọchị asaa, ruo mgbe ụbọchị ole e ji ahọpụta unu zuru, n’ihi na ọ bụ ụbọchị asaa ka a ga-eji mee unu ndị nchụàjà.+