-
Jeremaya 22:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 A ga-ata mmadụ ahụhụ ma ọ bụrụ na ọ na-arụ ụlọ ya n’akwụwaghị aka ọtọ,
Jiri mmegbu na-arụ ọnụ ụlọ dị iche iche n’elu ụlọ ya,
Na-eme ka mmadụ ibe ya na-arụrụ ya ọrụ n’efu,
Ya rụchaara ya ọrụ, ya ajụ ịkwụ ya ụgwọ,+
-