Diuterọnọmi 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Aghala ụdị mkpụrụ abụọ n’ubi vaịn gị.+ I mee otú ahụ, ihe niile mkpụrụ ị ghara mịrị na ihe ubi vaịn gị mepụtara ga-abụzi maka ebe nsọ.
9 “Aghala ụdị mkpụrụ abụọ n’ubi vaịn gị.+ I mee otú ahụ, ihe niile mkpụrụ ị ghara mịrị na ihe ubi vaịn gị mepụtara ga-abụzi maka ebe nsọ.