-
Levitikọs 6:6, 7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ọ ga-esi n’ìgwè atụrụ wetara onye nchụàjà ebule ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà ọ ga-achụrụ Jehova maka na ikpe mara ya. Ebule ọ ga-eweta ga-eru ego ole e kwuru na anụ e ji achụ àjà ikpe ọmụma kwesịrị iru.+ 7 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya n’ihu Jehova. A ga-agbagharakwa ya ihe ọ bụla o mere nke mere ka ikpe ma ya.”+
-