27 “‘Nwoke ma ọ bụ nwaanyị ọ bụla na-agba afa ma ọ bụ na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu, a ga-egburịrị ya.+ Ndị obodo unu ga-eji nkume tụgbuo ya. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.’”
16 E nwere ụbọchị anyị nọ na-aga ebe a na-ekpe ekpere, otu nwa agbọghọ mmụọ ọjọọ ji ahụ anyị. Nwa agbọghọ a na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu,+ o jikwa ya enwetara ndị nna ya ukwu ezigbo ego.