Ọpụpụ 23:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Emegbula onye mbịarambịa. Unu ma otú ihe na-adịrị onye mbịarambịa n’ihi na e nwere mgbe unu bụ ndị mbịarambịa n’Ijipt.+
9 “Emegbula onye mbịarambịa. Unu ma otú ihe na-adịrị onye mbịarambịa n’ihi na e nwere mgbe unu bụ ndị mbịarambịa n’Ijipt.+