Levitikọs 18:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu ga na-edebe iwu m, na-emekwa ihe m kpebiri. Onye ọ bụla na-eme otú a ga-adị ndụ maka na ọ na-eme ha.+ Abụ m Jehova. Diuterọnọmi 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Lezienụ anya na-eme ha+ n’ihi na ọ ga-eme ka ndị ga-anụ banyere ntụziaka niile a mata na unu ma ihe+ nakwa na unu na-aghọta ihe.+ Ha ga-asịkwa, ‘N’eziokwu, mba ukwu a bụ mba ndị bi na ya ma ihe, na-aghọtakwa ihe.’+
5 Unu ga na-edebe iwu m, na-emekwa ihe m kpebiri. Onye ọ bụla na-eme otú a ga-adị ndụ maka na ọ na-eme ha.+ Abụ m Jehova.
6 Lezienụ anya na-eme ha+ n’ihi na ọ ga-eme ka ndị ga-anụ banyere ntụziaka niile a mata na unu ma ihe+ nakwa na unu na-aghọta ihe.+ Ha ga-asịkwa, ‘N’eziokwu, mba ukwu a bụ mba ndị bi na ya ma ihe, na-aghọtakwa ihe.’+