Ọpụpụ 21:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Onye ọ bụla kpọrọ nne ya ma ọ bụ nna ya iyi,* a ga-egbu ya.+ Diuterọnọmi 27:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “‘Onye na-elelị nne ya ma ọ bụ nna ya, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Ilu 20:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Onye ọ bụla nke na-akpọ nne ya na nna ya iyi,Ọkụ* ya ga-anyụ ma ọchịchịrị gbaa.+ Matiu 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nne gị na nna gị.’+ Ọ sịkwara, ‘A ga-egbu onye kpọrọ nne ya ma ọ bụ nna ya iyi.’*+
4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nne gị na nna gị.’+ Ọ sịkwara, ‘A ga-egbu onye kpọrọ nne ya ma ọ bụ nna ya iyi.’*+