Levitikọs 18:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Gị na nwunye nwanne nna gị nke nwoke enwela mmekọahụ, ka ị ghara isi otú ahụ menye nwanne nna gị ihere.* Ọ bụ nwunye nwanne nna gị.+
14 “‘Gị na nwunye nwanne nna gị nke nwoke enwela mmekọahụ, ka ị ghara isi otú ahụ menye nwanne nna gị ihere.* Ọ bụ nwunye nwanne nna gị.+