Levitikọs 19:27, 28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “‘Unu akpụla* ajị ndị dị n’akụkụ ntì unu. Unu akpụchapụkwala ọnụ afụ ọnụ* unu.*+ 28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka onye nwụrụ anwụ.*+ Unu esenyekwala ihe n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova.
27 “‘Unu akpụla* ajị ndị dị n’akụkụ ntì unu. Unu akpụchapụkwala ọnụ afụ ọnụ* unu.*+ 28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka onye nwụrụ anwụ.*+ Unu esenyekwala ihe n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova.