Levitikọs 18:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye Molek.*+ Emela otú a ka ị ghara imebi aha Chineke gị.+ Abụ m Jehova. Levitikọs 19:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Unu ejila aha m aṅụ iyi ụgha,+ si otú ahụ mebie aha Chineke unu. Abụ m Jehova. Levitikọs 22:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Unu emebila aha nsọ m.+ A ga-edokwa m nsọ n’etiti ndị Izrel.+ Abụ m Jehova, onye na-eme ka unu dị nsọ,+
21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye Molek.*+ Emela otú a ka ị ghara imebi aha Chineke gị.+ Abụ m Jehova.
32 Unu emebila aha nsọ m.+ A ga-edokwa m nsọ n’etiti ndị Izrel.+ Abụ m Jehova, onye na-eme ka unu dị nsọ,+