24“Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị, ma nwaanyị ahụ amasịghịzi ya maka na ọ chọpụtara na nwaanyị ahụ mere ihe na-eme ihere, nwoke ahụ ga-edere ya akwụkwọ ịgba alụkwaghịm,+ were ya nye ya ma chụpụ ya n’ụlọ ya.+
22 Ha agaghị alụ nwaanyị isi mkpe ma ọ bụ nwaanyị a gbara alụkwaghịm.+ Ma, ha nwere ike ịlụ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke a mụrụ n’Izrel ma ọ bụ nwaanyị isi mkpe bụ́bu nwunye onye nchụàjà.’+