Levitikọs 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Gwa ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ Erọn okwu, sị ha, ‘Ka onye nchụàjà ọ bụla ghara imerụ onwe ya n’ihi onye nwụrụ anwụ* n’ime ndị Izrel.*+ Ọnụ Ọgụgụ 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Onye ọ bụla nke metụrụ onye ọ bụla nwụrụ anwụ* aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.+ Ọnụ Ọgụgụ 19:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ihe ọ bụla onye ahụ na-adịghị ọcha metụrụ aka ga-abụ ihe na-adịghị ọcha. Onye* metụkwara ihe ahụ aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.’”+
21 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Gwa ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ Erọn okwu, sị ha, ‘Ka onye nchụàjà ọ bụla ghara imerụ onwe ya n’ihi onye nwụrụ anwụ* n’ime ndị Izrel.*+
22 Ihe ọ bụla onye ahụ na-adịghị ọcha metụrụ aka ga-abụ ihe na-adịghị ọcha. Onye* metụkwara ihe ahụ aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.’”+