Levitikọs 15:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “‘Ọ bụrụ na ọbara ọcha agbapụta nwoke n’ahụ́, ọ ga-eji mmiri saa ahụ́ ya niile. Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+
16 “‘Ọ bụrụ na ọbara ọcha agbapụta nwoke n’ahụ́, ọ ga-eji mmiri saa ahụ́ ya niile. Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+