Ọpụpụ 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M ga-akpọrọ unu ka unu bụrụ ndị m, m ga-abụkwa Chineke unu.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova bụ́ Chineke unu, onye na-akpọpụta unu n’Ijipt ka unu kwụsị ịrụgbu onwe unu n’ọrụ. Levitikọs 11:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 N’ihi na abụ m Jehova, onye dupụtara unu n’Ijipt, iji gosi na m bụ Chineke unu.+ Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+
7 M ga-akpọrọ unu ka unu bụrụ ndị m, m ga-abụkwa Chineke unu.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova bụ́ Chineke unu, onye na-akpọpụta unu n’Ijipt ka unu kwụsị ịrụgbu onwe unu n’ọrụ.
45 N’ihi na abụ m Jehova, onye dupụtara unu n’Ijipt, iji gosi na m bụ Chineke unu.+ Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+