Ọnụ Ọgụgụ 15:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mgbe ndị Izrel nọ n’ala ịkpa, ha hụrụ otu nwoke ka ọ na-akpa nkụ n’Ụbọchị Izu Ike.+ Ọnụ Ọgụgụ 15:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Jehova wee gwa Mosis, sị: “A ga-egburịrị nwoke ahụ.+ Nzukọ ahụ niile ga-esi n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ ya ma tụọ ya nkume.”+ Diuterọnọmi 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ bụ ndị akaebe ahụ ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume, ndị Izrel niile esorozie tụgbuo ya. Unu ga-ewepụ ihe ọjọọ n’obodo unu.+
35 Jehova wee gwa Mosis, sị: “A ga-egburịrị nwoke ahụ.+ Nzukọ ahụ niile ga-esi n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ ya ma tụọ ya nkume.”+
7 Ọ bụ ndị akaebe ahụ ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume, ndị Izrel niile esorozie tụgbuo ya. Unu ga-ewepụ ihe ọjọọ n’obodo unu.+