-
Levitikọs 14:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 “Ma ọ bụrụ na ọ bụ ogbenye, ya abụrụkwa na aka erughị ya iweta ihe ndị ahụ, ọ ga-akpụta otu ebule a ga-eji chụọ àjà ikpe ọmụma ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị, ka e wee kpuchiere ya mmehie ya. Ọ ga-ebutekwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa* ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ka ọ bụrụ àjà ọka, nakwa otu lọg mmanụ,
-