-
Levitikọs 27:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ma ọ bụrụ na e nwee ka onye nyere ubi ahụ si chọọ ịzụrụghachi ya, ọ ga-akwụ ego ole e kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya, kwụọkwa otu ụzọ n’ụzọ ise nke ọnụ ahịa ahụ, ubi ahụ abụrụzie nke ya.
-