Ọpụpụ 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mosis bidoro ịzụrụ Jetro nna nwunye ya,+ bụ́ onye nchụàjà Midian, ìgwè ewu na atụrụ. Mgbe o du ìgwè ewu na atụrụ na-aga n’ebe ọdịda anyanwụ n’ala ịkpa, o rutere Horeb, bụ́ ugwu ezi Chineke.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Jehova gwakwara Mosis okwu n’ala ịkpa Saịnaị,+ n’ụlọikwuu nzute,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke abụọ, n’afọ nke abụọ ha pụtachara n’Ijipt.+ Ọ sịrị:
3 Mosis bidoro ịzụrụ Jetro nna nwunye ya,+ bụ́ onye nchụàjà Midian, ìgwè ewu na atụrụ. Mgbe o du ìgwè ewu na atụrụ na-aga n’ebe ọdịda anyanwụ n’ala ịkpa, o rutere Horeb, bụ́ ugwu ezi Chineke.+
1 Jehova gwakwara Mosis okwu n’ala ịkpa Saịnaị,+ n’ụlọikwuu nzute,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke abụọ, n’afọ nke abụọ ha pụtachara n’Ijipt.+ Ọ sịrị: